Jennifer Eliogu – Onulu Ube Nwanne

Jennifer Eliogu - Onulu Ube Nwanne Mp3 Download Free

You are About To Download Onulu Ube Nwanne By Jennifer Eliogu For Free mp3, Mp4, Instrumental and 320kbps On Mixloaded.com

Highly Sensational and Deeply Skilled Nigerian Gospel Songwriter and Artist. Jennifer Eliogu, dropped an impressive song titled, “Onulu Ube Nwanne“. which Mixloaded made available for free streaming & mp3 download.

Jennifer Eliogu, has been on top of her game for so long, pushing to the top, and it shows on this track (Onulu Ube Nwanne).

The newly released single, titled “Onulu Ube Nwanne”, is an amazing track where both artists share positive energy with each other (family) to deliver a relevant piece for the single listeners to enjoy.

The song is very catchy and will quickly grab your attention. As a music lover, The Sweet Melody is available here for free and fast download.

After downloading Jennifer Eliogu – Onulu Ube Nwanne, we really need your feedback, and that’s where we know if we’re serving you right or wrong. Please comment below.
And again, please always visit mixloaded.com, to download any recently released songs or albums from all your favorite artists, thanks.

Stream & Download Jennifer Eliogu – Onulu Ube Nwanne Mp3 Below

Download mp3

Watch Jennifer Eliogu - Onulu Ube Nwanne YouTube Video Below :

Jennifer Eliogu – Onulu Ube Nwanne Lyrics

(intro)

O bu Gini Kam mere iji kpurum na onu

o bu Gini mere iji kpom Asi,

okwa mu na gi bu Nwanne.

onye jebe okpuru Ibe ya,

onye ilo bia wee tinye ogbaghara.

na mu na gi bu Nwanne,

onye ribe onye ibeya, na okwa Nwanne ozu na awu ozu ahu.

(ajeee)

onuma laba eeehhhhhhhh, na mu na Nwanne m edozigo,

onuma laba eeehhhhhhhh, na mu na Nwanne m edozigo,

iwegi di oku dajuo,. Odinobimoo..

onulu ube
onulu ube
onulu ube nwanne agbana oso

akwa Nwanne gi na Ebeee, ona erukwa gi na obi,

eyaaa, chai

izukamma na Nwanne ji Ka imaru, mana ina Agba Nwanne gi ama, ariri ana erizi onwe fa,.

igbo Nile bu Nwanne, onye jebe oduru ibe ya,

chukwu ekwela ndi iro Mua anyi amu,

na mu na gi bu Nwanne, onye ribe onye ibeya, na okwa Nwanne ozu na awu ozu ahu.

onuma labeeee , na mu na Nwanne edozigo,

igbo unu ana anukwa onumeee.

onuma labeeee , na mu na Nwanne edozigo,

iwe gi di oku dajuo, biko, odinobimoo..

onulu ube
onulu ube
onulu ube nwanne agbana oso

onulu ube
onulu ube
onulu ube nwanne agbana oso..

If You have what you want; Check back with mixloaded for the latest updates anytime, please subscribe to our YOUTUBE CHANNEL and join us @WHATSAP & @FACEBOOK PAGE for more updates MP3 song download is also available for your Android and Apple (IPhone) supported.

Leave a Comment

This site uses Akismet to reduce spam. Learn how your comment data is processed.